Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c N’afọ 2008, e nwere nde Ndịàmà Jehova asaa na otu narị puku na iri puku abụọ na anọ na narị anọ na iri anọ na atọ nọ na narị ala abụọ na iri atọ na isii. Ha nọ n’ọgbakọ dị puku otu narị na atọ, narị abụọ na iri isii na asaa.