Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a O nwere ike ịbụ na Esa wepụrụ ebe ndị dị elu a na-anọ efe arụsị, ma o wepụghị ebe ndị nke a na-anọ efe Jehova. O nwekwara ike ịbụ na e wughachiri ebe ndị dị elu ndị ahụ n’oge ọ fọrọ obere ka Esa chịchaa, ma, Jehọshafat nwa ya wepụrụ ha.—1 Eze 15:14; 2 Ihe 15:17.