Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe a kacha jiri mara Tischendorf bụ nchọta ọ chọtara nsụgharị Grik nke Akwụkwọ Nsọ Hibru, nke so ná ndị kacha ochie a chọtatụrụla. Ọ chọtara ya n’Ebe Obibi Ndị Nọn nke St. Catherine, nke dị n’ala ala Ugwu Saịnaị. Ihe a na-akpọ ihe odide ahụ bụ Codex Sinaiticus.