Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Aha ọzọ a na-akpọ Codex Vatikan bụ Vatican Manuscript 1209 ma ọ bụ Codex Vaticanus, ihe ka ọtụtụ ná ndị ọkà mmụta na-ejikwa mkpụrụ okwu bụ́ “B” edochi anya ya. Codex bụ ụdị akwụkwọ mbụ e nwere. Gụọ isiokwu bụ́, “Site n’Akwụkwọ Mpịakọta Gaa na Codex—Otú Bible Si Dịrị n’Ụdị Akwụkwọ,” n’Ụlọ Nche June 1, 2007.