Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d E kweere na Matiu onyeozi bu ụzọ dee Oziọma ya na Hibru. Ma, n’agbanyeghị nke ahụ, Oziọma Matiu anyị nwere taa bụ nke a sụgharịrị na Grik, ikekwe nke Matiu sụgharịrị n’onwe ya.