Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe ndị mbụ e bipụtara n’asụsụ Malagasy, bụ́ ndị dị na Baịbụl, bụ Iwu Iri ahụ na Ekpere Onyenwe Anyị, bụ́ nke e biri na Mauritius n’ihe dị ka n’ọnwa April na May nke afọ 1826. Ma, naanị ndị e nyere ya bụ ndị ezinụlọ Eze Radama na ndị ụfọdụ nọ n’ọchịchị.