Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụ mgbe Jizọs chịchara otu puku afọ ka “atụrụ ọzọ” ga-abụ ụmụ Chineke. Ma, ebe ọ bụ na ha ararala onwe ha nye Chineke, o ziri ezi na ha na-akpọ Chineke “Nna,” o zikwara ezi ịkpọ ha ndị ezinụlọ Jehova, bụ́ ndị na-efe ya.—Jọn 10:16; Aịza. 64:8; Mat. 6:9; Mkpu. 20:5.