Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b O doro anya na ọ bụrụ na nne na nna na-akpa àgwà jọrọ oké njọ—karịsịa ma ọ bụrụ na ha nọgidere na-akpa ya n’enweghị nchegharị—o nwere ike ime ka ha na ụmụ ha ghara ịdịkwa ná mma, meekwa ka ha gbawara ha ọsọ.—1 Ndị Kọrịnt 5:11.