Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’otu aka ahụ, ndị bụ́ isi a na-akpọ ‘ọgbakọ’ bụ ndị e tere mmanụ. (Hib. 12:23) Ma, okwu ahụ bụ́ ‘ọgbakọ’ nwere ike ịpụta ihe ọzọ, ya bụ, Ndị Kraịst niile, n’agbanyeghị ma hà ga-aga eluigwe ma hà ga-ebi n’ụwa.—Gụọ Ụlọ Nche nke ọnwa Eprel 15, 2007, peeji nke 21 ruo nke 23.