Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Matiu kọrọ na ndị ahụ si mba ọzọ ‘meghere igbe akụ̀ ha’ nye Jizọs onyinye, ya bụ, ọlaedo na frankinsens na mea. Ọ ga-abụ nnọọ na e nyere ha onyinye ndị ahụ dị oké ọnụ n’oge kwesịrị ekwesị, ebe ọ bụ na n’oge na-adịghị anya, a manyere ezinụlọ Jizọs, nke o doro anya na ọ dara ogbenye, ịgba ọsọ ndụ.—Matiu 2:11-15.