Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ozizi a Jerom ziri n’ihe dị ka afọ 383 O.A. (Oge Anyị) na-ewu ewu n’etiti ndị kweere na Meri amaghị nwoke ná ndụ ya niile. Jerom mechara nyowe ozizi a o ziri enyowe, ma, ọ dịgidere n’obi ọtụtụ ndị nakwa n’ozizi Chọọchị Katọlik.