Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a “Icheku ọkụ” e kwuru okwu ya bụ ihe e ji agbaze ọla n’oge ochie. A na-edebe ọla n’elu icheku ọkụ, wụkwasịkwa ọzọ n’elu ya ka e wee nwee ike ịnụcha ya ma mee ka ezigbo ọla pụta. Ọ bụrụ na anyị emeere ndị na-akpaso anyị àgwà ọjọọ ihe ọma, nke a nwere ike ime ka ha gbanwee àgwà ha.