Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ bụ ezie na akụkọ ahụ kwuru na Jehova ‘mechiri akpa nwa Hana,’ ọ dịghị ihe na-egosi na Chineke na-ewesa nwaanyị a dị umeala n’obi ma kwesị ntụkwasị obi iwe. (1 Samuel 1:5) Mgbe ụfọdụ, Baịbụl na-ekwu na ọ bụ Chineke kpatara ọnọdụ ụfọdụ n’ihi na o kwere ka ha dịrị ruo oge ụfọdụ.