Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Aịzaya buru amụma malite n’ihe dị ka afọ 778 T.O.A. (Tupu Oge Anyị) ruo mgbe afọ 732 T.O.A. gafere. Hezekaya malitere ịchị n’afọ 745 T.O.A., mgbe ọ dị afọ iri abụọ na ise.