Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otu ọkà mmụta kwuru na okwu Grik e si sụgharịta ‘ime ka ihe guzosie ike’ n’amaokwu ahụ nwekwara ike ịpụta ‘ịrụ ihe ncheta.’ Ya mere, e nwere ike ikwu na ndị Juu ndị ahụ nọ na-arụrụ onwe ha ihe ncheta a ga-eji na-eto ha kama ito Chineke.