Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Echiche ahụ esighị n’Akwụkwọ Nsọ. Baịbụl na-akụzi na ihe niile Chineke kere zuru okè; ezughị okè si ebe ọzọ. (Diuterọnọmi 32:4, 5) Mgbe Jehova kechara ụwa, o kwuru na ihe niile o kere “dị nnọọ mma.”—Jenesis 1:31.