Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e Ọ dị mma ịmara na ndị ọkà mmụta ọgwụ na ahụ́ ike nke oge a achọpụtala na ọgịrịga na-alachi n’ụzọ pụrụ iche. Ọ dị iche n’ọkpụkpụ ndị ọzọ n’ihi na o nwere ike iruchi ma ọ bụrụ na ihe ndị jikọtara ya n’ahụ́ ka dị.