Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’oge ahụ, ụmụnna na-eji aka ha akọwa okwu ndị metụtara ịnọpụ iche otú ha nwere ike n’ihi na e nweghị otú a ga-esi akpọtụrụ isi ụlọ ọrụ anyị. N’ihi ya, otú otu nwanna si ele okwu a anya na-adị iche n’otú nwanna ọzọ si ele ya anya.