Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otu akwụkwọ e ji eme nchọnchọ kwuru na okwu Job, bụ́, ‘zobe m,’ nwere ike ịpụta “idobe [m] n’ebe ọ na-adịghị ihe ga-eme m dị ka akụ̀ dị oké ọnụ ahịa e chekwara echekwa.” Akwụkwọ ọzọ kwuru na okwu ndị ahụ pụtara “zobe m dị ka akụ̀ dị oké ọnụ ahịa.”