Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jizọs kpọrọ onwe ya ugboro ugboro “Nwa nke mmadụ.” (Matiu 8:20) Ọ bụghị naanị na aha a gosiri na ọ bụ nnọọ mmadụ kamakwa na ọ bụ ya bụ “nwa nke mmadụ” ahụ amụma Baịbụl kwuru banyere ya.—Daniel 7:13, 14.