Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji

a Ụfọdụ ndị ọkà mmụta Baịbụl na-ekwu na okwu ahụ bụ́ “akpụkpọ ahụ́ laara akpụkpọ ahụ́” nwere ike igosi na Job ga-ahapụ ụmụ ya na ụmụ anụmanụ ya ka ha nwụọ, ọ bụrụhaala na yanwa ga-adị ndụ. Ndị ọzọ na-ekwu na ihe okwu ahụ pụtara bụ na ọ bụrụ na mmadụ chọrọ ịdị ndụ, ọ ga-adị njikere ịghụpụ ma ọ bụ igbujipụ akụkụ ahụ́ ya ụfọdụ. Dị ka ihe atụ, mmadụ nwere ike iji aka ya gbochie ihe a chọrọ iti ya n’isi, si otú a nye akpụkpọ ahụ́ ya ụfọdụ n’ọnọdụ ụfọdụ. Ihe ọ sọrọ akpaala okwu ahụ ya pụta, o doro anya na ọ na-egosi na Job ga-eji obi ụtọ hapụ ihe niile ọ bụrụhaala na ime otú a ga-eme ka ọ dịrị ndụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya