Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Otu akwụkwọ akụkọ bụ́ Associated Press, nke Jun 25, 1999, kwuru na ọ bụ otú Chọọchị Ọtọdọks nke Rọshịa si nye gọọmenti nsogbu mere gọọmenti ji tie iwu ahụ. Akwụkwọ akụkọ ahụ kwukwara na ihe mere Chọọchị Ọtọdọks ji mee nke a bụ na ha achọghị ka e nwee okpukpe ọzọ na-ama ha aka, nakwa na ha chọrọ ịhụ na a machibidoro okpukpe Ndịàmà Jehova iwu.