Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Iwu a machibidoro okpukpe Ndịàmà Jehova mere ka a gharazie inwe òtù iwu kwadoro nke na-anọchite anya ọgbakọ ndị dị na Mọsko. Ndị mmegide chere na nke a ga-eme ka ụmụnna anyị kwụsị ikwusa ozi ọma.