Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e Na Nọvemba 22, 2010, ndị ọkàikpe ise so na Kọmitii Kacha Elu nke Ụlọikpe Na-ahụ Maka Ihe Ruuru Mmadụ na Yurop ekweghị anabata akwụkwọ Rọshịa gbara ka Kọmitii ahụ Kacha Elu lebagharịa okwu ahụ anya. Nke a mere ka ihe ahụ e kpebiri na Jun 10, 2010 bụrụ mkpebi ikpeazụ, nke a ga-eme ihe e kpebiri na ya ozugbo.