Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Dị ka ihe atụ, ihe juru n’akwụkwọ Tobit, ma ọ bụ Tobias, bụ́ nke ụfọdụ ndị chere na o so n’akwụkwọ ndị dị na Baịbụl, bụ nkwenkwe ụgha na akụkọ banyere anwansi ndị a na-akọ n’oge Pọl ka hà bụ eziokwu. E dere ya ihe dị ka na narị afọ nke atọ tupu Kraịst abịa n’ụwa.—Gụọ Insight on the Scriptures, Mpịakọta nke 1, peeji nke122.