Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ma Jizọs ma ndịozi ya kwuru na ọtụtụ ndị na-ezi ozizi ụgha ga-abata n’ọgbakọ Ndị Kraịst. (Matiu 13:24-30, 36-43; 2 Timoti 4:3; 2 Pita 2:1; 1 Jọn 2:18) Obere oge ndịozi Jizọs nwụchara, ihe ndị ahụ ha kwuru mezuru. A malitere iwebata omenala ndị ọgọ mmụọ n’ọgbakọ Ndị Kraịst na iji ihe ndị ọkà mmụta Gris kwuru na-akọwa Baịbụl.