Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otú ahụ ka ọ dịkwa foto. Ọ bụ eziokwu na anyị nwere ike ịna-ekiri foto anyị sere ndị ọzọ, ma o nwere ike ndị nwe foto ndị ahụ agaghị achọ ka anyị kesawara ha ndị ọzọ, ma ya fọdụzie ịgwawa ha aha ndị nọ foto ndị ahụ ma ọ bụ ebe ha bi.