Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ụdị ihe a na-agbakasị ndị Juu oge ochie ahụ́. Dị ka akwụkwọ Makabii nke abụọ nke apọkrịfa si kwuo, nke a wetara nnukwu nsogbu mgbe Jasịn, bụ́ nnukwu ụkọchukwu na-ejighị okpukpe kpọrọ ihe, mere atụmatụ iwu ama egwuregwu na Jeruselem n’ihi na ọ chọrọ ka ndị ọzọ mewe ka ndị Grik.—2 Makabii 4:7-17.