Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndịàmà Jehova n’ụwa niile na-aga na nke onye ọ bụla chọrọ ịghọta Baịbụl ka ha na onye ahụ mụọ Baịbụl n’efu. Ọ́ gaghị adị mma ka ị gwa Ndịàmà Jehova nọ n’ógbè gị ka ha bịa mụwara gị Baịbụl, ma ọ bụ gị ejiri otu n’ime adres dị na peeji nke 4 na magazin a detara anyị akwụkwọ ozi?