Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Por·neiʹa pụtakwara di ma ọ bụ nwunye ịgba n’èzí, nwoke idina nwoke ibe ya ma ọ bụ nwaanyị idina nwaanyị ibe ya, mmadụ idina anụmanụ, nakwa ihe ọ bụla ọzọ mmadụ ji ihe o ji bụrụ nwoke ma ọ bụ ihe o ji bụrụ nwaanyị mee, nke na-abụghị ihe mere Chineke ji kee ya.