Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndịàmà Jehova nwere akwụkwọ ndị na-enyere ndị nne na nna aka ịkụziri ụmụ ha ihe ndị a kọwara n’isiokwu a. Ụfọdụ n’ime ha bụ: Teta! October 2006, isiokwu bụ́ “Ịkwadebe Nwa Gị Nwanyị Maka Ịhụ Nsọ Ya,” nke dị na peeji nke 10-13; Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2, isi nke 6 nke isiokwu ya bụ, “Gịnị Na-eme Ahụ́ M?”; nakwa Ụlọ Nche Nọvemba 1, 2010, isiokwu bụ́ “Ihe Ndị Na-eme Ka E Nwee Obi Ụtọ n’Ezinụlọ—Na-agwa Ụmụ Gị Okwu Banyere Mmekọahụ,” peeji nke 12-14.