Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otu akụkọ ifo ndị Gris kwuru na n’obodo Gọdịọm, bụ́ isi obodo Frijia, Gordius, bụ́ onye wuru Gordium, ji eriri kegide ụgbọ ịnyịnya ya n’otu poolu ma maa ya akpụ. A sịrị na naanị onye ga-atọgheli eriri ahụ a mara akpụ bụ onye ga-emeri Eshia.