Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ dị mma ịmara na Zamora kpọrọ aha Chineke, ọ bụghị utu aha ya, n’akwụkwọ ozi ahụ o degaara poopu nke Rom. Mgbe a sụgharịrị akwụkwọ ozi ahụ n’asụsụ Spanish, otú e si dee aha Chineke na ya bụ “Yahweh.” O nweghị onye ma otú o si dee ya n’asụsụ Latịn o ji dee akwụkwọ ozi ahụ. Ị chọọ ịmata banyere akwụkwọ ndị Zamora sụgharịrị na otú o si sụgharịa aha Chineke, gụọ igbe isiokwu ya bụ “Ịsụgharị Aha Chineke,” nke dị na peeji nke 19.