Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Akwụkwọ bụ́ Insight on the Scriptures kwuru, sị: “Ọ bụrụ na Chineke mere ka mmadụ hụ ọhụụ mgbe onye ahụ mụ anya, ọ na-adị onye ahụ ka ihe ọ hụrụ ò mere eme n’eziokwu. E mechazie, onye ahụ na-echeta ya ma detuo ya ma ọ bụkwanụ kọwaa ya n’okwu nke aka ya.”—Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara akwụkwọ a.