Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ndụmọdụ a Pọl nyere apụtaghị na ọ dị njọ mmadụ ịnata akwụkwọ ikike nkewa ma di ya ma ọ bụ nwunye ya chiwe ya ọnụ n’ala. Ọ bụ ihe mmadụ ga-eji aka ya kpebie, ma onye ahụ kwesịrị ichebara ya echiche. Gụọ akwụkwọ bụ́ “Nọrọnụ n’Ịhụnanya Chineke,” peeji nke 220-221.