Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Nawatụl so n’asụsụ ndị a na-akpọ Yuto-Aztek. Ndị na-asụ Nawatụl bụ ndị agbụrụ Hopi, Shoshoni, na Komanche bụ́ ndị bi n’Ebe Ugwu Amerịka. E nwere okwu Bekee ndị e si n’asụsụ Nawatụl nweta. Dị ka ihe atụ, e si n’asụsụ Nawatụl nweta ihe ndị Bekee na-akpọ ube Bekee, chokọlet, na tomato.