Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe dị ka narị afọ abụọ na iri ise tupu mgbe ahụ, ya bụ, n’afọ 997 Tupu Oge Anyị, e kewara alaeze Izrel ụzọ abụọ. Otu bụ alaeze ebo abụọ nke Juda. Ọ dị n’ebe ndịda. Nke ọzọ bụ alaeze ebo iri Izrel nke dị n’ebe ugwu, bụ́ nke a na-akpọkwa Ifrem. Ihe mere e ji akpọ ya Ifrem bụ na ebo Ifrem bụ ebo a ma ama n’alaeze a.