Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Baịbụl kwuru hoo haa na Jizọs rụrụ ọrụ ebube mbụ ya mgbe e mechara ya baptizim. (Jọn 2:1-11) Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu banyere akwụkwọ apọkrịfa ndị kọrọ banyere Jizọs, gụọ isiokwu bụ́ “Akwụkwọ Apọkrịfa Ndị Kọrọ Banyere Jizọs—Ihe Ha Kọrọ Ọ̀ Bụ Eziokwu?” Ọ dị na peeji nke 18.