Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndịàmà Jehova na-ekwusa ozi ọma ugbu a na narị mba abụọ na iri atọ na isii. N’afọ gara aga, ha ji otu ijeri awa na narị nde awa asaa kwusaara ndị mmadụ ozi ọma n’ụwa niile. Ha kụzikwaara nde mmadụ asatọ na narị puku mmadụ ise Baịbụl.