Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Isiokwu ga na-agbazi naanị n’Ịntanet bụ: “Maka Ndị Na-eto Eto.” Isiokwu a ga-enyere ndị na-eto eto aka ịna-amụ Baịbụl. Isiokwu ọzọ ga na-agbakwa naanị n’Ịntanet bụ: “Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl.” E wepụtara isiokwu a ka ndị nne na nna were ya na-akụziri ụmụ ha ndị dị afọ atọ gbadawa ihe.