Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji d Ọ bụ ebe ahụ ka Taịbiriọs Siza tụrụ Herọd Agrịpa mkpọrọ n’afọ 36 ruo 37 Oge Ndị Kraịst n’ihi na Herọd kwuru na ọ bụ Kaligula kwesịrị ịbụ eze ukwu. Mgbe Kaligula ghọrọ eze ukwu, o mere Herọd eze na-achị Juda.—Ọrụ 12:1.