Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Gịnị ka ị ga-eme ma ọ bụrụ na i chetara okwu dị na Baịbụl, ma i chetaghị ebe ọ dị? I nwere ike ịhụ amaokwu ahụ ma i lee n’azụ Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ n’ebe e depụtara okwu ndị dị na Baịbụl. I nwekwara ike iji Watchtower Library chọta amaokwu ahụ.