Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c N’akwụkwọ ozi ndị Pọl dere, ọ gbara anyị ume ugboro ugboro ka anyị na-alụso ezughị okè anyị ọgụ. (Rom 6:12; Gal. 5:16-18) Obi kwesịrị isi anyị ike na yanwa mere ihe ndị ahụ ọ dụrụ ndị ọzọ ọdụ ka ha na-eme.—Rom 2:21.