Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọtụtụ ndị ọkà mmụta kwetara na a na-ebu ụzọ gbuo onye omekome tupu a kwụwa ya n’osisi dị ka Iwu Mozis kwuru. Ma, e nwere ihe gosiri na n’oge Jizọs na ndị ozi ya, ndị Juu na-akpọgide ụfọdụ ndị omekome n’osisi, ha anọrọzie ebe ahụ nwụọ.