Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Nke bụ́ eziokwu bụ na otú obi na-adị ndị di ha ma ọ bụ nwunye ha nwụrụ na-adị iche n’otú ọ na-adị ndị nke ha na di ha ma ọ bụ nwunye ha gbara alụkwaghịm. N’agbanyeghị otú gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị si tọsaa, isiokwu a ga-enyere gị na onye ị lụgharịrị aka ibi n’udo.