Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu ụfọdụ nsogbu di ma ọ bụ nwunye na-enwe n’ịzụ ụmụ ndị di ma ọ bụ nwunye ha mụrụ tupu ha alụọ, gụọ isiokwu bụ́ “Secrets of Successful Stepfamilies [Ihe Na-eme Ka E Nwee Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Ebe Di na Nwunye Na-azụ Nwa Otu Onye n’Ime Ha Mụrụ],” nke gbara na Teta! (Bekee) April 2012. Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya.