Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Paragraf nke 8: Otu n’ime ihe e kwuru n’amaokwu ndị a bụ ‘ịchịkọta ndị a họọrọ.’ (Mat. 24:31) N’ihi ya, ọ dị ka e bibichaa okpukpe ụgha n’oké mkpagbu ahụ, ndị niile e tere mmanụ ka nọ n’ụwa ga-aga eluigwe tupu agha Amagedọn amalite. A ga-eji ihe a e kwuru ebe a dochie ihe e kwuru n’isiokwu bụ́ “Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ” n’Ụlọ Nche August 15, 1990, peeji nke 30.