Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Paragraf nke 6: Okwu Grik e si sụgharịta ‘ọbịbịa’ Kraịst bụ erʹkho·mai. Ọ dị iche n’okwu Grik e si sụgharịta “ọnụnọ” ya, ya bụ, pa·rou·siʹa. Ọnụnọ ya a na-agaghị ahụ anya ga-amalite tupu mgbe ọ ga-abịa ibibi ndị ajọ omume.