Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọtụtụ n’ime ndị na-ekwu ihe a kweere na e keghị ụmụ mmadụ eke, kama na ha si n’enwe pụta. Ọ bụ ya mere ha ji ekwu ihe a ha na-ekwu. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmata ma ihe a ha kweere ọ̀ bụ eziokwu, gụọ Ụlọ Nche Jenụwarị 1, 2008, peeji nke 14-17. Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya.