Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Okwu Hibru e si sụgharịta “nwa agbọghọ” n’Aịzaya 7:14 nwere ike ịpụta ma nwaanyị lụrụla di ma nwa agbọghọ na-amaghị nwoke. N’ihi ya, e nwere ike ịkpọ ma nwunye Aịzaya ma onye Juu ahụ na-amaghị nwoke bụ́ Meri “nwa agbọghọ.”